Ideato South

Ideato South
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaImo State Dezie
nhazi ọnọdụ5°51′0″N 7°6′0″E, 5°48′22″N 7°8′21″E Dezie

Ideato South bụ ọchịchị ime obodo na steeti Imo, ndịda-ọwụwa anyanwụ Naijiria. [1] Ideato South, nwere ngụkọta nke obodo iri abụọ na atọ kwụụrụ onwe ya, o nwere isi ụlọ ọrụ ya n'obodo Dikenafai, isi iyi Osimiri Orashi . [2] [3] [4] Ideato South nwere mpaghara 88 km² yana ọnụ ọgụgụ mmadụ 159,879 site na ngụkọ census 2006. [5] [6] Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 475. [7]

Ndị Ideato South bụ ndị ọrụ ugbo na-emepụta ihe ụgbọ a na-ere ere nakwa nke a na-eri eri. Ihe ọkụkụ ndị a na-enweta ego gụnyere nkwụ mmanụ, nkwụ raffia, groundnut, egusi, owu, koko, rọba ebe nri a na-akụ bụ ji, akpu, ede, achịcha, ji akwụkwọ atọ wdg. Ha bụkwa ndị ahịa.

Ndị na-elekọta omenala ha bụ Ezes, Nzes, ndị ọzọ, Durunzes etc na-arụ ọrụ dị iche iche gbasara omenala ha. Ụlọ akwụkwọ dị elu nkeonwe nke a na-akpọ Mahadum Eastern Palm dị na Ideato South. Ụmụ amaala na ndị bi na Ideato South bụkariri ndị Katọlik na ndị Anglịkan .

  1. Oyegun (2016). "Gully Characterization and Soil Properties in Selected Communities in Ideato South Lga, Imo State, Nigeria". Nature and Science 14 (2). ISSN 2375-7167. Retrieved on May 21, 2016. 
  2. "The source of Urashi River". Retrieved on May 20, 2016. 
  3. Ijeoma (2008). "Urashi Waterfall Ecotourism Development and Cultural Challenges in Dikenafai, Ideato South Local Government Area, Nigeria". African Research Review: An International Multi-Disciplinary Journal, Ethiopia 7. ISSN 1119-023X. Retrieved on May 20, 2016. 
  4. Nema Obih (E.Obih-Frank) (2004). "My Father's Village – Excerpts from a Memoir in Progress (New York)". Retrieved on May 21, 2016. 
  5. (2014) "Ideato South Local Government Area, IDSLGA: About Us". Retrieved on May 21, 2016. 
  6. "IDEATO SOUTH UNION UK: History". Retrieved on May 21, 2016. 
  7. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-12-15.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy